Igbo Proficiency Quiz 0 Name: Class type: 1-1 Group Next 1. Kedụ ka i mere?BackNext 2. Ebee ka ị nọ?BackNext 3. Gịnị ka ị na-eme?BackNext 4. Gịnị ka i mere taa?BackNext 5. Kedụ ihe ị na-eme echi?BackNext 6. Kee ka ihu igwe dị taa?BackNext 7. Kee nke na-eme?BackNext 8. Gịnị bụ aha gị?BackNext 9. Onye ebee ka ị bụ?BackNext 10. Ebee ka i bi?BackNext 11. Gịnị ka ị na-arụ?BackNext 12. Ebee ka a mụrụ gị?BackNext 13. Ebee ka i toro?BackNext 14. Kedụ ka obodo i bi dị?BackNext 15. Kedụ agba kacha amasị gị?BackNext 16. Gịnị ka ị na-eme n'ọrụ gị?BackNext 17. Gịnị ka ị na-eme n’oge efu gị?BackNext 18. Kedụ ihe ị na-enwe mmasị ime mgbe ị bụ nwata?BackNext 19. Gịnị mere i ji na-amụ Igbo?BackNext 20. Kedụ ebe ị garala?BackNext 21. Kedụ ka ụbọchị gị si adịkarị?BackReview All